Community Parcours / Igbo

SA 5.9./SO 6.9.2015: 15:00
PostCity

Njeghari igosi ihe n‘ igaha akwu ụgwọ

Ndi Ars Electronica tinyere isi na ichọpụta ihe gbasara Nka na ụzụ na ọha mmadụ. Ihe mmemme nke Ars Electronica na afọ a (2015), gbasara ichọpụta otu ebe obibi Obodo anyi bi di n‘ Afọ nke iri abụọ n‘ otu (21st Century): Kedu ka obodo ga esi adi n‘ ọbia n‘ ihu, na ihe gbasara ibikọrita ọnụ nke Ụwa nile na oge (2050), ma ọbụrụ na ihe karịrị Pasenti iri asatọ (80%) nke ndi bi na Ụwa nile biri na Obodo Ukwu? Olee otu ụbọchị anyị na mmekọta anyị ga adị na ọnọdia?

Soro anyi kpagharia ka anyi chọpụta isi okwua na Ụlọ ochie nke ndi na ezipu ozi Akwukwo (Post), nke karịrị 80,000m2, di na isi ebe ana agba Ụgbo Oloko (Hauptbahnhof) Linz.

 

Anyi ji obi ụtọ na-akpọ gi na ụbọchi nke ise na isi (5 na 6) na ọnwa Septemba, na elekere atọ nke Mgbede (3: O’clock) na asụsụ Igbo.

 

Ebe anyi ga ezukọ: Post City na Ụlọ elu (1.OG) nke di na Isi ebe anagba Ụgbọ Oloko (Hauptbahnhof) n‘ Obodo Linz.

[contact-form-7 404 "Not Found"]