Community Parcours / Igbo

Free
SAT September 10/SUN September 11, 2016: 3 PM
POSTCITY

Njeghari igosi ihe n‘ igaha akwu ụgwọ

Ars Electronica na enyocha ọzọ, ajuju gbasara Nka, Sayensi na Teknologi. Njeghari igosi ihe na asụsụ Igbo na ubochi nke 10 na 11 n‘ ọnwa nke Septemba na elekere atọ na Mgbede (3:o‘clock). Ebe anyi ga ezukọ: Post City na Ụlọ elu (1.OG) nke di na Isi ebe anagba Ụgbọ Oloko (Hauptbahnhof) n‘ Obodo Linz.

Infos

Start and meeting point: Infodesk at POSTCITY (Map)
Duration: 1,5 hours
Language: Igbo
Price: free